storiet v.2
sign in
Cover of AJO ENYI

a novel ·

AJO ENYI

by

Ajo enyi bu akwukwo nke ano nke Izunna Okafor dere. Izunna Okafor bu nwa afo Igbo na-ede akwukwo, onye degoro otutu akwukwo di iche iche. Akwukwo a bu akwukwo tuuru ugo mmeri na asomu mpi ''2015 PITA NWANNA PRIZE FOR …

start reading + shelf
  • ● 82% match for you
  • ● literary fiction

the long version

Ajo enyi bu akwukwo nke ano nke Izunna Okafor dere. Izunna Okafor bu nwa afo Igbo na-ede akwukwo, onye degoro otutu akwukwo di iche iche. Akwukwo a bu akwukwo tuuru ugo mmeri na asomu mpi ''2015 PITA NWANNA PRIZE FOR IGBO LITERATURE ". AJO ENYI bu akwukwo akuko nke onye dere ya chemiri echiche ime wee cheputa ya ma dee ya edee n'akwukwo. O bu iduazi; O bughi akuko mere eme n'ebe obula. Akwukwo a na-ezi ma na-akuzikwa ihe di iche iche ma na-emekwa ka anyi mara ihe di iche ajo enyi na-eweta. O na-eme ka anyi mara uzo di iche iche ajo enyi nwere ike iduba mmadu n'ime ya na ihe ndi digasi iche iche o nwere ike imuputa. N'akwukwo a, otu nwatakiri a na-akpo Ifeany nwere otutu ndi enyi di iche iche, ma ndi oma ma ndi ojoo juru n'ime ha. Ndi enyi Ifeanyi a na-edufu ma na-edunyekwa ya isi n'ohia. Mana o ghotaghi ihe o na-eme. Oge Ifeanyi bara koleeji, o nwetara oke enyi a na-akpo Ifenna. O bughi naani Ifenna bu enyi Ifeanyi nwere, mana ya na Ifenna ka emekorita karia ndi enyi ya ndi ozo. N'ikpeazu, Ifenna rafugidere Ifeanyi ma mebie ya. Ha wee hapu akwukwo nne na nna ya zigara ha, wee buru ego nne ha gbafuo, laa Legosi, chee na o bu ya ka mma. Mana na Legoosi ahu ka nke bu ebelebe noziri we gbuo, nke mere na ukwu puru ije echighataghizi ozo maka na aka mechaara kpara ezekudele. Gini mere ?? Goro ma guo akwukwo a ka i guo ma were anya gi ihe mere n'ime ya maka na ngwugwu a ga atoghe atoghe, o baghi uru ka e moo ya mbo. I choo inweta akwukwo a, kpoo ma o bu zigara onye dere ya ozi bu Izunna Okafor, site na 09031635038, 08163938812 ma obu n'akara udo nzikorita ozi [email protected]. Ndeewo

M

Margaret's verdict

"Ajo enyi bu akwukwo nke ano nke Izunna Okafor dere. Izunna Okafor bu nwa afo Igbo na-ede akwukwo, onye degoro otutu akwukwo di iche iche. Akwukwo a bu akwukwo tuuru …"

— Margaret

highlights

what readers held onto

No highlights yet. Be the first.

discussion

what readers said

No reviews yet. Finish it; tell us what you found.